browsetext-to-speech

Want to know what "nye aka" means in Igbo? View the translations below.

-nyé áká

Translates to
help 

verb

give help or assistance; be of service
"Everyone helped out during the earthquake"
"Can you help me carry this table?"
"She never helps around the house"
Sentences

Mgbe ahụ ekwensu hapụrụ ya laa. Ndị mmụọ ozi bịakwutere Jisọs inyere ya aka.

Then the devil let him go. Angels came to Jesus to help him.

Mgbe ọ hụrụ igwe mmadụ nile na-abịakwute ya, o nwere ọmiko nꞌahụ ha, nꞌihi na ha bụ ndị a na-esogbu, ndị na-enweghị onye inyeaka, ndị dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.

When he saw the crowds coming to him, he was moved with pity for them, because they were oppressed, having no helper, and they were as sheep without a shepherd.

Unu ejikwala uwe abụọ, ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ abụọ, ma ọ bụ mkpa nꞌaka. Nꞌihi na ọ bụ ọrụ ndị unu na-enyere aka inye unu nri, na ilekọta unu.

Do not bring two coats, or two shoes, or needles. Because it is your job to help them feed and care for you.

Onye na-adịghị adịnyere m na-emegide m. Otu a kwa, onye na-adịghị enyere m aka ikpokọta ekpokọta na-achụsasị achụsasị.

He who is not with me is against me. Also, the one that does not help me assemble the pieces is scattered.

Ma nꞌọnọdụ iwu a, unu na-ezi ndị mmadụ sị, ‘Ọ bụrụ na onye ọ bụla enwee ihe ọ ga-eji nyere ndị mụrụ ya aka, onye ahụ nwere ike ịjụ inyere ha aka ma ọ bụrụ na o kwuo na ihe ọ bụla o nwere bụ nke Chineke.’

But in the context of this rule, you teach people, 'If anyone has a reason to help their parents, that person can refuse to help if he says anything it belongs to God. '

Jisọs sịrị nwanyị ahụ, “Ezitere m nanị inyere ndị Juu aka, ndị bụ atụrụ furu efu nke Izirel.”

Jesus said to the woman, "I am sent only to help the Jews, who are lost sheep of Israel."

Ma nwanyị a bịara daa nꞌụkwụ Jisọs rịọọ ya arịrịọ sị ya, “Onyenwe m, nyere m aka!”

But this woman, falling down at Jesus' feet, pleaded with him, "Lord, help me!"

Related Words
Near-By Words